OGBAKO

Banyere Ogbakọ Ebe Ọgwụgwọ Nsọ Na-Ekwo Ka Mmiri

Ogbakọ ebe ọgwụgwọ nsọ na-ekwoka ka mmiri Mụ na pastọ Chris ogbakọ ikuku pụrụ iche nke Mmụọ Nsọ ji aka ya hazie iji wetara onye ọbụla nke chọrọ ahụ ike na ahụ ya ọgwụgwọ nsọ. Ya bụ ogbakọ ga-ebido na abali iri na abụọ we rue na abili iri na anọ site na 9 rue 11 Julaị 2021.

Ọbụrụ na i chọrọ isonye na yabụ ọgbakọ, biko debanye aha gị ugbua.

Debanye aha gị